Ihu m̀bụ - Wikipedia, Njikotá édémédé nke onyobulạ
Gaa na ọdịnaya
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ihu m̀bụ
Nnọọ na
Wikipedia
Ógbè mmụta dị
n'efu
nke onye ọbụla nwere ike idezi.
Ihe ederede dị n'isiokwu ǹdè isii, narị puku asatọ na iri anọ na atọ na iri na anọ(6,843,014) edere n'asụsụ
Bekee
Site na isiokwu mbuụzọ a na-ahụkarị taa
Wikipedia:Today's featured article/Eprel 23, 2026
Ị maara ...
???
... na yabasị Bermuda (nke e sere gosi) nwere njikọ chiri anya
ya na Bermuda
ruo ógó nke na ndị bi n'àgwàetiti ahụ ghọrọ ndị a maara dị ka "yabasị"?
... na ụgbọelu ndị agha mmiri (Navy) nke mba America nke
Michael Wettlaufer
na-akwọ fanyere n'elu elu nke ụlọ ọrụ mgbasa ozi TV na Florida mgbe ọ na-aga ọzụzụ, nke manyere ya ịpụ n'ikuku ruo ihe fọrọ ntakịrị ka ọ ruo afọ ịse.
... na a họpụtara onye ọ̀lụ́ agha
Chris Tanasale
dị ka onye isi obodo
Ambon
, Indonesia, iji gbochie ịkpapụ n'akụkụ nke ndị Kraịst nọ n'ógbè ahụ.
... na onye so guzobe
bụ
Jawed Karim
emelitela nkọwa nke vidiyo ya bụ "Mụ ebe m nọ n'ụlọ nchekwa ụmụ anụmanụ" n'ọtụtụ oge iji katọọ mkpebi azụmahịa nke ebe nrụọrụ weebụ ahụ.
... na ndị Nazi gburu ihe karịrị ụmụ amaala Dutch iri ise n'ịbọ ọ́bọ̀ maka ogbugbu
Hendrik Seyffardt
na
Hermannus Reydon
site n'aka ndị Dutch.
... na ndị egwuregwu iri na ise aha ha ga-adị na Pro Football Hall of Fame n'ọdịniihu ka
Detroit Lions deturula
... na a kpọrọ egwu pop-punk nke Fall Out Boy gụrụ n'afọ 2007 aha egwu Michael Jackson bụ Thriller ma malite n'okwu nke onye na-eti egwu
Jay-Z
kwuru.
... na ụgbọ ngwá ahịa bụ "nnwale kachasị elu ịmata ma mmadụ onwere ike ịchị onwe ya", dị ka echiche ụgbọ ngwáahịa si kwuo.
... na a machibidoro akwụkwọ edere gbasara mmachibido akwụkwọ?
Nke dị n'akụkọ ụwa
Na Bolivia, ndị agha nke
Juan José Zúñiga
du wakporo obí onye isi ala na
Mgbalị iwereghachị ọchịchị
n'ike
(dịka egosiri na ihe osise).
A tọhapụrụ onye guzobere
WikiLeaks
bụ
Julian Assange
n'ụlọ mkpọrọ dị ka akụkụ nke nkwekọrịta arịrịọ US.
Ndị na-eme ngagharị iwe
wakporo ụlọ omebe iwu
dị na
Nairobi
, Kenya, nke gburu mmadụ iri na itoolu ebe ndị mmadụ bụ ọ dịkarịa ala mmadụ otu narị na iri isii merụrụ ahụ.
Ọkụ
gbara n'ụlọ ọrụ mmepụta batrị lithium dị n'obodo
Hwaseong
nke South Korea gburu ọ dịkarịa ala mmadụ iri abụọ na atọ, nke ọtụtụ n'ime ha bụ ndị ọrụ si China kwatara na mba ahụ.
Na-aga n'ihu
Na-aga n'ihu ugbu a:
Agha Israel-Hamas
oge omume ya
Mwakpo Russia wakporo Ukraine
oge omume ya
Agha obodo Sudan
oge omume ya
[./Deaths_in_2024
:" title="Deaths in 2024">Ọnwụ ndị nwụrụ n'oge na-adịbeghị anya]
Ndi nwụrụ n'oge n'adịbeghị anya
Margarita Voites
Lothar Gall
Romay Davis
Howard Bernstein
Joshua Wade
George M. Woodwell
N'ụbọchị a
June 29: Mmemme oriri nke Ndị Nsọ Pita na Pọl (n'okpukperechi ndị na-eso ụzọ Kraịst nke ndị mba ọdịda anyanwụ)
Ihe osise nke oké ifufe Woldegk
1764
otu n'ime óké ifufe kachasị njọ merela n'ụwa
(dịka e sere na
Foto
) wakporo Woldegk n'ebe ugwu ọwụwa anyanwụ Germany nke oge a, gbuo otu onye.
1864
- Ụgbọ okporo ígwè na-ebu ndị njem si n'elu àkwà mmiri na-enweghị ihe mgbochi ndapụ wee dapụ, dabanye n'
Osimiri Richelieu
dị nso n'ebe a maara ugbua dịka
Mont-Saint-Hilaire, Quebec
, na-egbu ihe ruru mmadụ iri itoolu na itoolu ma merụọ otu narị ndị ọzọ ahụ n'
Ihe mberede ụgbọ okporo ígwè kachasị njọ nke merela na Canada
1889
- Hyde Park na ọtụtụ obodo
Illinois
ndị ọzọ mere ntụli aka ka
Chicago
sonye na ha, na-eme ka ọ bụrụ obodo kachasị ukwuu site na mbara ala nakwa nke abụọ kachasị ukwuu site n'ọnụ ọgụgụ mmadụ na mba United States.
1927
- Ụgbọelu United States Army Air Corps bụ Bird of Paradise dara na Wheeler Field na agwaetiti Hawaii bụ
Oahu
iji mezue ụgbọ elu mbụ gafere Pacific.
1995
Atlantis
ghọrọ
Ụgbọ mbara igwe
US mbụ na-abanye na ụlọ ọrụ mbara igwe Russia
Mir
dị ka akụkụ nke mmemme Shuttle-Mir.
Foto mbuụzọ a na-ahụkarị taa
Akụkụ Wikipedia Ndị Ọzọ
Ọrụ ụmụnne Wikipedia Ndị Ọzọ
Ndi
Wikimedia Foundation
bu ndi nwe
Wikiquote
. Ha bu ndi a naá kpata égo na nruputa ha, nwe imerime
nzù
ukwu ozo:
Wiktionari
Ndetu mkpurụ edemede na omárí ya
Wikiákwúkwó
Akwukwo owere na omúmú ngwà ȯrü
Wikipedia
Njikotá édémédé nke onyobulạ
Wikinkpurụ
Librari owere
Wikiudi
I mụta màkà ùdì anumanu
Wikiakíkóohúrù
Akíkó uwà nke onyóbulạ
Wiki-Nso
Odozi Wikimedia
Nkịtị
Midia hé kèrè
Wikidum
Imụta ihe
Asụsụ niile nke Wikipedia
Ewepụtara site na "
Ihu m̀bụ
Tinyé Okwu