Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Gaa na ọdịnaya
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nnọọ na
Wịkịpidia
Ìgbo
ịhẹ njikọta edemede onye ọbụla nwere òhèrè imezi.
Edemede
45,509
dị n'
Ìgbò
Lèe ebe edemede dàkọ̀rọ̀
Ǹkà
Egwuregwu
Jìografì
Óménàlà
Òtù Wikimedia Igbo
Sayensị na Ǹkà n'ụzụ
Édémédé akachasị gụọ
Super Bowl XXX
Tekno (musician)
Arise O Compatriots, Nigeria's Call Obey
Fasil Assefa
Faith Kipyegon
Iri Ji ọhụrụ ndi Igbo
India
Germany
Àlà
Ábu
Canada
Igbo calendar
Federal Kọleji nke Mmụta Alvan Ikoku
Albania
Ọrụ Aka
Oru ugbo
Ejiji omenala Igbo
Vincent van Gogh
Egypt
Johann Sebastian Bach
Édémédé egosipụtara
Dora Akunyili
Dora Nkem Akunyili
(amụrụ ya na abali 14 n'ọnwa asaa n-afọ 1954 – ya anwụọ n'abali asaa n'ọnwa isii na-afọ 2014). Ọ bụ onye Ntụziaka nke Ụlọ-ọru ndi (Director General) National Agency for Food and Drug Administration and Control (NAFDAC) nile di na Naijiria.
Bụkwara Onye isi Mgbasaozi nke ala Naijiria (Nigerian Minister of Information and Communications) site na-afọ 2008 ruo 2010.
Ọ bụ onye Ntọ Ọgwụ nke ndi bekee na-akpọ Pharmacist nakwa onye Ọrụ Gọvament ama-ama na mba ụwa tinyekwara n'onwetara ọtụtụ inwe site n'ọrụ ya 'Pharmacology', 'Public Health' na 'Human Rights
Hụ édémédé ndị ọzọ egosipụtara
Foto egosipụtara
Ọjà
Ọjà
bụ ngwa egwu si n'ọwụwa anyanwụ
Naijiria
nke a na-ejikarị ngwa ndị Naijiria ndị ọzọ dị ka ekwe, udu, igba, okwa na ichaka/osha eji agu egwu. Ngwá egwú a pụrụ iche ‘na-ekwu okwu’ ka ndị na-akụ egwu na ndị na-agba egwú, na-agba egwu. N'oge a na-agba egwu mmawu na ọwụwa anyanwụ Naijiria, onye ọfụfụ oja na-edu egwu na abụ otuto.
Onye isi ofufu ọjà na-enwe ike iwepụta ọtụtụ ụda dị ka okwu ọnụ. Ọ bụrụ na onye dị mkpa abanye n'ime oghere igba egwu, onye n'afu ọjà nwere ike iji ngwá egwu a kpọsaa aha onye ahụ.
Lee fòtó ndị ọzọ na Commons
Ọ bụrụ na ị nwèrè Árò, édémédé, mà ọ bụ foto ị choro kà egosi na peeji à, biko depụta ha
ebe à
Ị mà na...
Otu Umu Nwanyi
Igbo hailaif
malitere mbụ na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa, n'oge 1950
Ikwokirikwo (Ikwokilikwo) bụ ụdị egwu Igbo dị elu nke na-emetụta Ogene, Ụdị a pụtara na mbido 1970s.
Egwu
Atilogwu
so na egwu ọdịnala a na-agba na
Enugu Steeti
Bongo Owerri (Bongo/Bongo Igbo) bụ ụdị egwu Igbo dị elu sitere na ndị Igbo bi na
Owerri
Odumodu bụ ụdị egwu ndị mmadụ si
Arochukwu
Bende
Ohafia
Abiriba
Umuahia
Ikwuano
, na Ngwa ndị Igbo, nke
Abia steeti
Egwu Egedege
bụ otu n'ime ekike egwu ọdịnala ama ama na egwu ọdịnala ndị eze nke Igbo na-eme na
Anambra
Egwu Agbachaekurunwa
bụ ihe eji mara ndi Ụmụcho Ụmụediabali Ihitteaforukwu Ahịa azụ
Mbaise
n'Imo Steeti
Agborogwụ ma ọ bụ Ekereavụ
bụ egwu eji mara Ogorinawuibe, Umumbiri Oparanadim Ekwerazu, Ahịa azụ Mbaise n'Imo steeti
Egwu MMỤTAKA
bụ egwu ndi obodo Ubaha nke di n' Umunze Anambra Steeti. Egwu a si n' egwu a na-akpo Mkpọkịtị wee pụta
Ndị ọzọ bụ rap Igbo, Ekpili, Ogene, gospel Igbo, Ikorodo, wdg
Gaa n'ihu ịgụ édémédé à
Árò gị
Ị nwèrè árò, édémédé mà ọ bụ foto ị chọrọ ka egosi n'ihụ mbụ à, biko gbaa mbò ka ị depụta, kọwaa na tinye njikọ há na
peeji ákụkọ à
Hụ édémédé na foto ndị ọzọ egosiri n'ihu mbụ a
Sonye anyị
Mmanya nkwụ
NNỌỌ!
Ị na-agụ, na-ede, na-atụgharịkwa asụsụ igbo? Anyị chọrọ enyemaka gị!
Anyị jikọta ákà ọnụ, anyị ga emepụta ihe dị ukwu!
Sonye
Ọrụ Wikimedia ndị ọzọ
Ọ bụ ndị editọ afọ ofufo na-ede Wikipedia,
Wikimedia Foundation
na-akwado ya, ọgbakọ anaghị akwụ ụgwọ nke na-anabatakwa ọtụtụ ndị ọrụ afọ ofufo maka ịmepụta ihe
n'ọrụ Wikimedia ọzọ
: anyị nwere Wiktionary na Wikiquote n'Igbo mana ọrụ Wikimedia ndị ọzọ edere n'okpuru ebe à dị na Bekee
Commons
Ebe nchekwa ọdịyo, vidiyo na foto
MediaWiki
Mmepe ngwanrọ Wiki
Meta-Wiki
Nchikota ọrụ ngo nke Wikimedia
Wikibooks
Akwụkwọ ntuziaka n' efu
Wikidata
Ebe ihe ọmụma efu
Wikinews
Ozi ọdịnaya efu
Wikiquote
Nchịkọta okwu
Wikisource
Ọbá akwụkwọ efu
Wikispecies
Akwụkwọ ndekọ ụdị
Wikiversity
Ngwa mmụta n'efu
Wikivoyage
Ntuziaka maka ime njem n'efu
Wiktionary
Akwụkwọ ọkọwa okwu
Ọrụ Wikimedia Foundation
Wikipedia asụsụ ọzọ na Africa
Afrikaans
Akan
አማርኛ
Bamanankan
Chi-Chewa
chiShona
chiTumbuka
Ɛʋɛ
Dagbani
Fulfude
Gĩkũyũ
هَوُسَ
isiXhosa
isiZulu
Hausa
Kinyarwanda
Kirundi
Kiswahili
Kongo
Lingala
Luganda
Malagasy
مصرى
Oromoo
Sängö
seSotho
Setswana
SiSwati
Soomaaliga
Taqbaylit
ትግርኛ
Tshivenda
Twi
Wolof
Xitsonga
Yoruba
Enyemaka Wikipedia n'asusu ozo
Bido
Wikipedia
na asusu gi (nabughi Igbo)
Wịkịpidia Niile
Ewepụtara site na "
Tinye asụsụ gasị
Tinye njikọ
Ihu mbụ
Tinyé Okwu
US